Blog · Kids Blog

Maka Mu

Ndewo, aha m bu Kelotachukwu. A di m aru itoli. Enwerem umu nne abụọ. Ahurum nne m na nna m na anya rinne. Amutara m isu asụsụ igbo n’ụlọ ma na Virtual Igbo Learning Program a. Ọ na sọ mụ usọ isu Igbo. – Blogger: Kelo Onyejianya – Age: 9 Years Old